MUSIC + VIDEO: Minister Godswealth - NARA EKELE (Cover) | LYRICS

1




MUSIC + VIDEO: Minister Godswealth - NARA EKELE (Cover)
MUSIC + VIDEO: Minister Godswealth - NARA EKELE (Cover)



Upcoming gospel artiste named Minister Godswealth drops cover to a wonderful song originally done and owned by Chioma Jesus tagged "NARAEKELE".
The song is produced by THE RHEMA ROOM

Minister Godswealth was born on 8th August 1999 in Abakaliki Ebonyi state, he hails from Izzi LGA, Abakaliki, a LGA in Ebonyi State, Nigeria. He went to army day secondary school in Onitsha Anambra state and after he ventured into business where he made a living for himself and also ventured into music.

Listen, download and share to bless lives.






LYRICS

Onye gara ije na elu mmiri Eze
Okwa gi bu
Oke'Mmawu na etionweya
Mgbe nkporo gi'iza
Chi n'enye udo
Ibu Oti'mgbodo eguzorom na Ekele gi
Ibu Oti'mgbodo eguzorom Na Ekele gi


NaraEkele nke anyi Jiri bia Oho
Ewo
Ikwesiri enye Ekele oh


Onye nwere Ike Nile
Nara Ekele nke Jiri bia Oho
ewo
Ikwesiri enye Ekele (x2)


Eze Mmuo chukwu ebighebi chukwu odighi onye yiri'gi
onye ga emere iheoma i'na me
chukwu Amara m o
odozi mmadu,


Nara Ekele anyi Jiri bia Oho
Ewo
Ekwesiri enye Ekele mmo


Osuba Re ma re o eh eh eh eh OSHUBA RE ma re o eh,
O jikan lu’kan pa
Awokan, Awokan ye O
Osuba Re mare O eh
Eh, eeh, Osuba Re mare O eh



The Rhema Room



Post a Comment

1Comments
Post a Comment

#buttons=(Accept !) #days=(20)

Our website uses cookies to enhance your experience. Learn More
Accept !